Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 7:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 N’ihi na gị onwe gị, Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ́ Chineke Izrel, ekpugheworo ohu gị, sị, ‘M ga-ewuru gị ụlọ.’+ Ọ bụ ya mere ohu gị ji nwee obi ike ikpeku gị ekpere a.+

  • 1 Ndị Eze 2:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ma dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye mere ka m guzosie ike,+ meekwa ka m nọkwasị n’ocheeze Devid nna m+ nakwa onye wuuru m ụlọ+ dị nnọọ ka o kwuru,+ taa a ga-egbu Adọnaịja.”+

  • 1 Ihe E Mere 17:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 ọbụna kemgbe ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ na-achị ndị m Izrel. M ga-eweda ndị iro gị niile n’ala.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-ewukwara gị ụlọ.’+

  • 1 Ihe E Mere 22:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ ya onwe ya ga-abụrụ m nwa,+ mụ onwe m ga-abụkwara ya nna.+ M ga-emekwa ka ocheeze nke ọbụbụeze ya+ n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.’

  • Abụ Ọma 89:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 ‘M ga-eme ka mkpụrụ gị guzosie ike ọbụna ruo mgbe ebighị ebi,+

      M ga-emekwa ka ocheeze gị dịrị+ site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.’” Sila.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya