1 Ndị Eze 1:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Sọlọmọn wee sị: “Ọ bụrụ na ọ ga-eme ka dike, otu ntutu isi+ ya agaghị ada n’ala; ma ọ bụrụ na a hụ ihe ọjọọ o mere,+ ọ ghaghịkwa ịnwụ.”+ Ekliziastis 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ n’ihi emeghị ihe e kpere n’ikpe ngwa ngwa+ banyere ọrụ ọjọo mere obi ji kaa ụmụ mmadụ nke ukwuu ime ihe ọjọọ.+
52 Sọlọmọn wee sị: “Ọ bụrụ na ọ ga-eme ka dike, otu ntutu isi+ ya agaghị ada n’ala; ma ọ bụrụ na a hụ ihe ọjọọ o mere,+ ọ ghaghịkwa ịnwụ.”+
11 Ọ bụ n’ihi emeghị ihe e kpere n’ikpe ngwa ngwa+ banyere ọrụ ọjọo mere obi ji kaa ụmụ mmadụ nke ukwuu ime ihe ọjọọ.+