1 Ihe E Mere 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi. 2 Ihe E Mere 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sọlọmọn wee sị Chineke: “Ọ bụ gị gosiri Devid nna m+ obiọma* dị ukwuu, ọ bụkwa gị mere m eze n’ọnọdụ ya.+
23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi.
8 Sọlọmọn wee sị Chineke: “Ọ bụ gị gosiri Devid nna m+ obiọma* dị ukwuu, ọ bụkwa gị mere m eze n’ọnọdụ ya.+