1 Samuel 25:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Biko, gbaghara ohu gị nwaanyị+ mmejọ ya, n’ihi na Jehova ga-ewuru onyenwe m ụlọ na-adịgide adịgide,+ n’ihi na ọ bụ agha Jehova ka onyenwe m na-alụ;+ a gaghịkwa ahụ ihe ọjọọ ọ bụla n’ime gị n’ụbọchị gị niile.+ 2 Samuel 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+ 1 Ihe E Mere 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ọbụna kemgbe ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ na-achị ndị m Izrel. M ga-eweda ndị iro gị niile n’ala.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-ewukwara gị ụlọ.’+ Abụ Ọma 127:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+
28 Biko, gbaghara ohu gị nwaanyị+ mmejọ ya, n’ihi na Jehova ga-ewuru onyenwe m ụlọ na-adịgide adịgide,+ n’ihi na ọ bụ agha Jehova ka onyenwe m na-alụ;+ a gaghịkwa ahụ ihe ọjọọ ọ bụla n’ime gị n’ụbọchị gị niile.+
11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+
10 ọbụna kemgbe ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ na-achị ndị m Izrel. M ga-eweda ndị iro gị niile n’ala.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-ewukwara gị ụlọ.’+
127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+