1 Samuel 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+ 2 Samuel 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+ 1 Ndị Eze 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi, dị nnọọ ka m kwere Devid nna gị nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nọ n’ocheeze Izrel.’+
28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+
11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+
5 m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi, dị nnọọ ka m kwere Devid nna gị nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nọ n’ocheeze Izrel.’+