2 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 1 Ndị Eze 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka Jehova wee mezuo okwu ya nke o kwuru banyere m,+ sị, ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị+ elezie ụzọ ha anya site n’iji obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum na-eje ije+ n’ihu m n’eziokwu,+ ọ dịghị nwoke gị ọ bụla a ga-ebipụ ka ọ ghara ịnọkwasị n’ocheeze Izrel.’+ Abụ Ọma 89:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
4 ka Jehova wee mezuo okwu ya nke o kwuru banyere m,+ sị, ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị+ elezie ụzọ ha anya site n’iji obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum na-eje ije+ n’ihu m n’eziokwu,+ ọ dịghị nwoke gị ọ bụla a ga-ebipụ ka ọ ghara ịnọkwasị n’ocheeze Izrel.’+
29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+