2 Samuel 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+ Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+ Matiu 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka alaeze+ gị bịa. Ka uche+ gị meekwa n’ụwa,+ dị ka ọ na-eme n’eluigwe. Ndị Hibru 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ebe Onye mere ka ọ bụrụ onye dị otú ahụ nọ, dịkwa ka Mozis+ kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ+ dum. Jems 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kama nke ahụ, unu kwesịrị ikwu, sị: “Ọ bụrụ uche Jehova,+ anyị ga-adị ndụ wee mee nke a ma ọ bụ nke ọzọ.”+
11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+
2 O kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ebe Onye mere ka ọ bụrụ onye dị otú ahụ nọ, dịkwa ka Mozis+ kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ+ dum.
15 Kama nke ahụ, unu kwesịrị ikwu, sị: “Ọ bụrụ uche Jehova,+ anyị ga-adị ndụ wee mee nke a ma ọ bụ nke ọzọ.”+