Matiu 26:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ gara ọzọ kpee ekpere nke ugboro abụọ ya,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na ọ gaghị ekwe omume ka ọ gabiga ma ọ bụrụ na mụ aṅụghị ya, ka uche gị mee.”+ Mkpughe 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “I kwesịrị ekwesị, Jehova, bụ́ Chineke anyị, ịnata otuto+ na nsọpụrụ+ na ike,+ n’ihi na ọ bụ gị kere ihe niile,+ ọ bụkwa n’ihi uche gị+ ka ha ji dịrị, ọ bụkwa ya mere e ji kee ha.”+
42 Ọ gara ọzọ kpee ekpere nke ugboro abụọ ya,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na ọ gaghị ekwe omume ka ọ gabiga ma ọ bụrụ na mụ aṅụghị ya, ka uche gị mee.”+
11 “I kwesịrị ekwesị, Jehova, bụ́ Chineke anyị, ịnata otuto+ na nsọpụrụ+ na ike,+ n’ihi na ọ bụ gị kere ihe niile,+ ọ bụkwa n’ihi uche gị+ ka ha ji dịrị, ọ bụkwa ya mere e ji kee ha.”+