Jeremaya 31:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Jehova kwukwara, sị: “‘Otú ahụ a na-agaghị atụli eluigwe atụ̀, otú ahụkwa a na-agaghị achọpụtali ntọala ụwa, ka mụnwa na-agaghị ajụ ndị Izrel niile n’agbanyeghị ihe niile ha mere.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”+
37 Jehova kwukwara, sị: “‘Otú ahụ a na-agaghị atụli eluigwe atụ̀, otú ahụkwa a na-agaghị achọpụtali ntọala ụwa, ka mụnwa na-agaghị ajụ ndị Izrel niile n’agbanyeghị ihe niile ha mere.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”+