Jeremaya 31:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “‘Ọ bụrụ na a pụrụ ịtụ eluigwe atụ̀, ọ bụrụkwa na a pụrụ ịchọpụta ntọala ụwa,+ mụ onwe m pụkwara ịjụ mkpụrụ Izrel dum n’ihi ihe niile ha mere,’+ ka Jehova kwuru.”
37 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “‘Ọ bụrụ na a pụrụ ịtụ eluigwe atụ̀, ọ bụrụkwa na a pụrụ ịchọpụta ntọala ụwa,+ mụ onwe m pụkwara ịjụ mkpụrụ Izrel dum n’ihi ihe niile ha mere,’+ ka Jehova kwuru.”