2 Ndị Eze 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aịzaya nwa Emọz wee zigara Hezekaya ozi, sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru,+ ‘Anụwo+ m ekpere+ i kpekuru m banyere Senakerib eze Asiria. Ilu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jehova nọ ndị ajọ omume n’ebe dị anya,+ ma ekpere ndị ezi omume ka ọ na-anụ.+ 1 Jọn 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ+ bụ na ihe ọ bụla nke anyị rịọrọ ya dị ka uche ya si dị, ọ na-anụ olu anyị.+
20 Aịzaya nwa Emọz wee zigara Hezekaya ozi, sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru,+ ‘Anụwo+ m ekpere+ i kpekuru m banyere Senakerib eze Asiria.
14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ+ bụ na ihe ọ bụla nke anyị rịọrọ ya dị ka uche ya si dị, ọ na-anụ olu anyị.+