2 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Hezekaya wee malite ikpe ekpere+ n’ihu Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile+ nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe+ na ụwa.+ Ilu 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Àjà ndị ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ekpere ndị ziri ezi bụ ihe na-atọ ya ụtọ.+
15 Hezekaya wee malite ikpe ekpere+ n’ihu Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile+ nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe+ na ụwa.+