2 Samuel 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee malite ịchọ ezi Chineke n’ihi nwatakịrị ahụ. Devid wee malite ibu ọnụ.+ Ọ batakwara wee dinara n’ala nkịtị n’abalị ahụ dum.+ Joel 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kwuonụ ka e nwee obubu ọnụ+ dị nsọ. Kpọọnụ òkù ka e nwee nzukọ ukwu.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ndị niile bi n’ala a, n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ tikuonụ Jehova maka enyemaka.+
16 Devid wee malite ịchọ ezi Chineke n’ihi nwatakịrị ahụ. Devid wee malite ibu ọnụ.+ Ọ batakwara wee dinara n’ala nkịtị n’abalị ahụ dum.+
14 Kwuonụ ka e nwee obubu ọnụ+ dị nsọ. Kpọọnụ òkù ka e nwee nzukọ ukwu.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ndị niile bi n’ala a, n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ tikuonụ Jehova maka enyemaka.+