2 Ihe E Mere 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka nke a na-eme, ndị Juda niile guzo ọtọ n’ihu Jehova,+ ọbụna ụmụntakịrị ha,+ ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom. Nehemaya 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a,+ ụmụ Izrel yiiri ákwà iru uju,+ wụkwasịkwa onwe ha ájá+ n’isi wee gbakọta na-ebu ọnụ.+
13 Ka nke a na-eme, ndị Juda niile guzo ọtọ n’ihu Jehova,+ ọbụna ụmụntakịrị ha,+ ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom.
9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a,+ ụmụ Izrel yiiri ákwà iru uju,+ wụkwasịkwa onwe ha ájá+ n’isi wee gbakọta na-ebu ọnụ.+