10 Ngwa ngwa Ezra kpesịrị ekpere,+ meekwa nkwupụta+ ka ọ na-akwa ákwá ma gbatịa onwe ya n’ala+ n’ihu ụlọ+ ezi Chineke, ndị Izrel zukọtara n’ebe ọ nọ, wee bụrụ ọgbakọ dị nnọọ ukwuu, ndị ikom na ndị inyom na ụmụaka, n’ihi na mmadụ niile akwawo ákwá nke ukwuu.