2 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee sị: “Mgbe nwa ahụ ka nọ ndụ, m buru ọnụ+ ma na-akwa ákwá,+ n’ihi na m sịrị n’obi m, ‘Ònye maara ma Jehova ọ̀ ga-emere m amara, nwa ahụ adị ndụ?’+ Jona 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ònye manụ ma ezi Chineke ọ̀ ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi+ ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi?”+
22 O wee sị: “Mgbe nwa ahụ ka nọ ndụ, m buru ọnụ+ ma na-akwa ákwá,+ n’ihi na m sịrị n’obi m, ‘Ònye maara ma Jehova ọ̀ ga-emere m amara, nwa ahụ adị ndụ?’+
9 Ònye manụ ma ezi Chineke ọ̀ ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi+ ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi?”+