1 Ndị Eze 8:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Obi unu dum ga-adịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ site n’ije ije n’ụkpụrụ ya, sitekwa n’idebe ihe ndị o nyere n’iwu dị ka ọ dị taa.” 1 Ndị Eze 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo mgbe Sọlọmọn na-eme agadi+ na ndị nwunye ya mere ka obi ya chigharịa+ soro chi ọzọ dị iche iche;+ obi ya dum adịghịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ dị ka obi Devid nna ya dịrị. 2 Ndị Eze 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ ọ bụ naanị na ọ bụghị dị ka Devid nna nna ya.+ O mere dị ka ihe niile Jehoash nna ya mere si dị.+ Abụ Ọma 78:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Obi ha adịgideghịkwa n’ebe ọ nọ;+Ha ekwesịghịkwa ntụkwasị obi n’ọgbụgba ndụ ya.+
61 Obi unu dum ga-adịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ site n’ije ije n’ụkpụrụ ya, sitekwa n’idebe ihe ndị o nyere n’iwu dị ka ọ dị taa.”
4 O wee ruo mgbe Sọlọmọn na-eme agadi+ na ndị nwunye ya mere ka obi ya chigharịa+ soro chi ọzọ dị iche iche;+ obi ya dum adịghịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ dị ka obi Devid nna ya dịrị.
3 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ ọ bụ naanị na ọ bụghị dị ka Devid nna nna ya.+ O mere dị ka ihe niile Jehoash nna ya mere si dị.+