Diuterọnọmi 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ọ ga-eme ka nwa gị nwoke kwụsị iso m, ha ga-efekwa chi ọzọ dị iche iche;+ Jehova ga-ewesokwa unu iwe dị ọkụ, ọ ga-alakwa gị n’iyi ọsọ ọsọ.+ Diuterọnọmi 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ gaghịkwa alụ ọtụtụ ndị inyom, ka obi ya wee ghara ịpụ n’ebe m nọ;+ ọ gaghịkwa eme ka ọlaọcha na ọlaedo ya dị ọtụtụ nke ukwuu.+ Nehemaya 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ́ bụghị n’ihi ihe ndị a ka Sọlọmọn eze Izrel ji mehie?+ N’etiti ọtụtụ mba, ọ dịghị eze dị ka ya;+ ọ bụkwa onye Chineke ya hụrụ n’anya,+ Chineke wee mee ya eze Izrel dum. Ọbụna ya onwe ya ka ndị inyom ọ lụtara ná mba ọzọ mere ka o mehie.+
4 N’ihi na ọ ga-eme ka nwa gị nwoke kwụsị iso m, ha ga-efekwa chi ọzọ dị iche iche;+ Jehova ga-ewesokwa unu iwe dị ọkụ, ọ ga-alakwa gị n’iyi ọsọ ọsọ.+
17 Ọ gaghịkwa alụ ọtụtụ ndị inyom, ka obi ya wee ghara ịpụ n’ebe m nọ;+ ọ gaghịkwa eme ka ọlaọcha na ọlaedo ya dị ọtụtụ nke ukwuu.+
26 Ọ́ bụghị n’ihi ihe ndị a ka Sọlọmọn eze Izrel ji mehie?+ N’etiti ọtụtụ mba, ọ dịghị eze dị ka ya;+ ọ bụkwa onye Chineke ya hụrụ n’anya,+ Chineke wee mee ya eze Izrel dum. Ọbụna ya onwe ya ka ndị inyom ọ lụtara ná mba ọzọ mere ka o mehie.+