Job 31:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụrụ na mụ emewo ka ọlaedo bụrụ obi ike m,Ma ọ bụ na asịwo m ọlaedo, ‘Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi!’+ Abụ Ọma 62:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+ 1 Timoti 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya na-adaba n’ọnwụnwa+ na ọnyà na ọtụtụ ọchịchọ ndị amamihe na-adịghị na ha,+ ndị na-emerụkwa ahụ́, ndị na-emekwa ka mmadụ mikpuo ná mbibi na ịla n’iyi.+
24 Ọ bụrụ na mụ emewo ka ọlaedo bụrụ obi ike m,Ma ọ bụ na asịwo m ọlaedo, ‘Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi!’+
10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+
9 Otú ọ dị, ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya na-adaba n’ọnwụnwa+ na ọnyà na ọtụtụ ọchịchọ ndị amamihe na-adịghị na ha,+ ndị na-emerụkwa ahụ́, ndị na-emekwa ka mmadụ mikpuo ná mbibi na ịla n’iyi.+