1 Ndị Eze 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo mgbe Sọlọmọn na-eme agadi+ na ndị nwunye ya mere ka obi ya chigharịa+ soro chi ọzọ dị iche iche;+ obi ya dum adịghịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ dị ka obi Devid nna ya dịrị.
4 O wee ruo mgbe Sọlọmọn na-eme agadi+ na ndị nwunye ya mere ka obi ya chigharịa+ soro chi ọzọ dị iche iche;+ obi ya dum adịghịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ dị ka obi Devid nna ya dịrị.