1 Ihe E Mere 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee na-achị Izrel dum+, ọ nọkwa na-ekpere ndị ya niile ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ziri ezi.+ Ilu 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze na-eme ka obodo guzosie ike site n’ikpe ziri ezi,+ ma onye na-eri ngarị na-akwada ya akwada.+ Ilu 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ebe onye eze na-ekpe ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ikpe n’eziokwu,+ a ga-eme ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe niile.+
14 Devid wee na-achị Izrel dum+, ọ nọkwa na-ekpere ndị ya niile ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ziri ezi.+
14 N’ebe onye eze na-ekpe ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ikpe n’eziokwu,+ a ga-eme ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe niile.+