2 Samuel 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid wee na-achị Izrel dum;+ Devid nọkwa na-ekpere ndị ya+ niile ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ziri ezi.+ 2 Samuel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke Izrel sịrị,Oké Nkume Izrel gwara m, sị,+‘Mgbe onye na-achị ụmụ mmadụ bụ onye ezi omume,+Na-achị n’egwu Chineke,+ Abụ Ọma 78:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 O wee jiri ezi obi malite ịzụ ha dị ka atụrụ,+Jirikwa nkà ya na-edu ha.+
15 Devid wee na-achị Izrel dum;+ Devid nọkwa na-ekpere ndị ya+ niile ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ziri ezi.+
3 Chineke Izrel sịrị,Oké Nkume Izrel gwara m, sị,+‘Mgbe onye na-achị ụmụ mmadụ bụ onye ezi omume,+Na-achị n’egwu Chineke,+