1 Ihe E Mere 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Devid nọkwa na-achị Izrel niile,+ na-ekpere ndị ya niile ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ọma.+