Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 8:15-18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Devid nọkwa na-achị Izrel niile,+ na-ekpere ndị ya niile+ ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ọma.+ 16 Joab+ nwa Zeruya bụ onyeisi ndị agha. Jehoshafat+ nwa Ahaịlọd bụ onye na-edekọ ihe. 17 Zedọk+ nwa Ahaịtọb na Ahimelek nwa Abayata bụ ndị nchụàjà. Seraya bụ odeakwụkwọ. 18 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị Keretaịt na ndị Peletaịt.+ Ụmụ Devid ndị nwoke ghọkwara ndị isi.*

  • 2 Samuel 23:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Chineke Izrel kwuru okwu.

      Oké Nkume ndị Izrel+ gwara m, sị:

      ‘Mgbe onye na-achị ụmụ mmadụ bụ onye ezi omume,+

      Na-atụkwa egwu Chineke,+

       4 Ọ dị ka ìhè na-adị n’ụtụtụ ma anwụ chawa,+

      Ya bụ, n’ụtụtụ ihu ígwé gbachapụrụ agbachapụ.

      Ọ dịkwa ka ìhè nke na-adị ma mmiri zochaa,

      Nke na-eme ka ahịhịa topụta.’+

  • Abụ Ọma 78:70-72
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 70 Ọ họọrọ ohu ya bụ́ Devid,+

      O sikwa n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya,+

      71 N’ebe ọ na-elekọta nne atụrụ ndị na-enye ụmụ ara.

      O mere ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb, bụ́ ndị ya,+

      Nakwa Izrel, bụ́ ndị o ketara.+

      72 O ji obi ọcha ya zụọ ha ka atụrụ,+

      O jikwa nkà duo ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya