1 Ndị Eze 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụbọchị Devid chịrị Izrel dị afọ iri anọ.+ Ọ chịrị afọ asaa+ na Hibrọn,+ chịakwa afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
11 Ụbọchị Devid chịrị Izrel dị afọ iri anọ.+ Ọ chịrị afọ asaa+ na Hibrọn,+ chịakwa afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+