2 Samuel 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ chịrị Juda dị ka eze ruo afọ asaa na ọnwa isii+ n’ime Hibrọn; ọ chịkwara Izrel na Juda dum dị ka eze ruo afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+ 1 Ihe E Mere 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A mụụrụ ya ụmụ isii na Hibrọn; O wee nọrọ n’ebe ahụ na-achị ruo afọ asaa na ọnwa isii, ọ chịkwara afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
5 Ọ chịrị Juda dị ka eze ruo afọ asaa na ọnwa isii+ n’ime Hibrọn; ọ chịkwara Izrel na Juda dum dị ka eze ruo afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
4 A mụụrụ ya ụmụ isii na Hibrọn; O wee nọrọ n’ebe ahụ na-achị ruo afọ asaa na ọnwa isii, ọ chịkwara afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+