1 Ihe E Mere 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị a bụ ọnụ ọgụgụ ndị isi nke ndị a kwadebere maka agha bụ́ ndị bịakwutere Devid n’ime Hibrọn+ iji nyefee ya alaeze+ Sọl dị ka iwu Jehova si dị.+
23 Ndị a bụ ọnụ ọgụgụ ndị isi nke ndị a kwadebere maka agha bụ́ ndị bịakwutere Devid n’ime Hibrọn+ iji nyefee ya alaeze+ Sọl dị ka iwu Jehova si dị.+