2 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo, mgbe e mesịrị, na Devid jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo.” Devid wee sị: “Olee ebe m ga-agbago?” O wee sị: “Hibrọn.”+ 2 Samuel 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka oge na-aga, ebo niile nke Izrel bịakwutere Devid+ n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+
2 O wee ruo, mgbe e mesịrị, na Devid jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo.” Devid wee sị: “Olee ebe m ga-agbago?” O wee sị: “Hibrọn.”+
5 Ka oge na-aga, ebo niile nke Izrel bịakwutere Devid+ n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+