1 Ihe E Mere 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka oge na-aga, ndị Izrel niile+ zukọtara wee bịakwute Devid n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+ 1 Ihe E Mere 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị a bụ ọnụ ọgụgụ ndị isi nke ndị a kwadebere maka agha bụ́ ndị bịakwutere Devid n’ime Hibrọn+ iji nyefee ya alaeze+ Sọl dị ka iwu Jehova si dị.+
11 Ka oge na-aga, ndị Izrel niile+ zukọtara wee bịakwute Devid n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+
23 Ndị a bụ ọnụ ọgụgụ ndị isi nke ndị a kwadebere maka agha bụ́ ndị bịakwutere Devid n’ime Hibrọn+ iji nyefee ya alaeze+ Sọl dị ka iwu Jehova si dị.+