22 Mgbe ha gbagoro wee banye n’ime Negeb,+ ha bịarutere Hibrọn.+ Ahaịman, Shishaị na Talmaị,+ bụ́ ụmụ Enak,+ bi n’ebe ahụ. Ma, Hibrọn+ anọwo afọ asaa e wuru ya tupu e wuo Zoan+ nke Ijipt.
2O wee ruo, mgbe e mesịrị, na Devid jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo.” Devid wee sị: “Olee ebe m ga-agbago?” O wee sị: “Hibrọn.”+