Jenesis 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ebram wee na-ebi n’ụlọikwuu. E mesịa, ọ bịara biri n’etiti osisi ukwu ndị dị na Mamri,+ bụ́ ndị dị na Hibrọn;+ ọ bụ n’ebe ahụ ka o wuuru Jehova ebe ịchụàjà.+
18 Ebram wee na-ebi n’ụlọikwuu. E mesịa, ọ bịara biri n’etiti osisi ukwu ndị dị na Mamri,+ bụ́ ndị dị na Hibrọn;+ ọ bụ n’ebe ahụ ka o wuuru Jehova ebe ịchụàjà.+