Jenesis 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Jehova pụtara ìhè+ n’ihu ya n’etiti osisi ukwu ndị dị na Mamri,+ mgbe ọ nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ya n’ihe dị ka mgbe ụbọchị kpowere ọkụ.+ Jenesis 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mesịa, Ebreham liri Sera nwunye ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila n’ihu Mamri, ya bụ, Hibrọn, n’ala Kenan.+ Jenesis 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aịzik na Ishmel ụmụ ya wee lie ya n’ọgba Mak-pila nke dị n’ala Ifrọn nwa Zoha onye Het, nke dị n’ihu Mamri,+
18 E mesịa, Jehova pụtara ìhè+ n’ihu ya n’etiti osisi ukwu ndị dị na Mamri,+ mgbe ọ nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ya n’ihe dị ka mgbe ụbọchị kpowere ọkụ.+
19 E mesịa, Ebreham liri Sera nwunye ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila n’ihu Mamri, ya bụ, Hibrọn, n’ala Kenan.+
9 Aịzik na Ishmel ụmụ ya wee lie ya n’ọgba Mak-pila nke dị n’ala Ifrọn nwa Zoha onye Het, nke dị n’ihu Mamri,+