Jenesis 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 bụ́ ala Ebreham zụrụ ụmụ Het. N’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+ Jenesis 50:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ ya wee buru ya gaa n’ala Kenan wee lie ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila, n’ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het nke dị n’ihu Mamri+ ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.
13 Ụmụ ya wee buru ya gaa n’ala Kenan wee lie ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila, n’ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het nke dị n’ihu Mamri+ ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.