Jenesis 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E wee mee ka o doo anya+ na ala Ifrọn nke dị na Mak-pila, bụ́ nke dị n’ihu Mamri, ala ahụ na ọgba dị na ya na osisi niile dị n’ala ahụ,+ ndị dị n’ime ya gbaa gburugburu, Jenesis 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aịzik na Ishmel ụmụ ya wee lie ya n’ọgba Mak-pila nke dị n’ala Ifrọn nwa Zoha onye Het, nke dị n’ihu Mamri,+ Jenesis 35:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, Jekọb lọkwutere Aịzik nna ya na Mamri,+ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, bụ́ ebe Ebreham na Aịzik biri dị ka ndị ọbịa.+ Jenesis 49:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+
17 E wee mee ka o doo anya+ na ala Ifrọn nke dị na Mak-pila, bụ́ nke dị n’ihu Mamri, ala ahụ na ọgba dị na ya na osisi niile dị n’ala ahụ,+ ndị dị n’ime ya gbaa gburugburu,
9 Aịzik na Ishmel ụmụ ya wee lie ya n’ọgba Mak-pila nke dị n’ala Ifrọn nwa Zoha onye Het, nke dị n’ihu Mamri,+
27 N’ikpeazụ, Jekọb lọkwutere Aịzik nna ya na Mamri,+ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, bụ́ ebe Ebreham na Aịzik biri dị ka ndị ọbịa.+
30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+