Jenesis 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ebram nọ na-ebi n’ụlọikwuu. Mgbe e mechara, ọ bịara biri n’akụkụ nnukwu osisi ndị dị na Mamri,+ bụ́ ndị dị na Hebrọn.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka ọ rụụrụ Jehova ebe ịchụàjà.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:18 Ụlọ Nche,8/15/2001, p. 23
18 Ebram nọ na-ebi n’ụlọikwuu. Mgbe e mechara, ọ bịara biri n’akụkụ nnukwu osisi ndị dị na Mamri,+ bụ́ ndị dị na Hebrọn.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka ọ rụụrụ Jehova ebe ịchụàjà.+