Jenesis 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ebram wee na-ebi n’ụlọikwuu. E mesịa, ọ bịara biri n’etiti osisi ukwu ndị dị na Mamri,+ bụ́ ndị dị na Hibrọn;+ ọ bụ n’ebe ahụ ka o wuuru Jehova ebe ịchụàjà.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:18 Ụlọ Nche,8/15/2001, p. 23
18 Ebram wee na-ebi n’ụlọikwuu. E mesịa, ọ bịara biri n’etiti osisi ukwu ndị dị na Mamri,+ bụ́ ndị dị na Hibrọn;+ ọ bụ n’ebe ahụ ka o wuuru Jehova ebe ịchụàjà.+