15 hụ na eze ị ga-emere onwe gị bụ onye Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ.+ Ị ga-esi n’etiti ụmụnne gị meere onwe gị eze. A gaghị ekwe ka i mee onye mba ọzọ nke na-abụghị nwanne gị eze ga-achị gị.
2 “Biko, kwuonụ ihe a ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, ‘Olee nke kaara unu mma, ọ̀ bụ ka ndị ikom iri asaa,+ bụ́ ụmụ Jerọbel niile, chịwa unu, ka ọ̀ bụ ka otu onye chịwa unu? Chetakwanụ na mụ na unu bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.’”+