Abụ Ọma 72:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka o jiri ezi omume kpechite ọnụ ndị gị,+Ka o jirikwa ikpe ziri ezi kpechite ọnụ ndị gị nọ n’ahụhụ.+ Ilu 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Obiọma na eziokwu na-echebe eze;+ o jiriwokwa obiọma mee ka ocheeze ya guzosie ike.+ Daniel 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, eze, ka ndụmọdụ m dị mma n’anya gị,+ wepụ mmehie gị site n’ime ezi omume,+ wepụkwa ajọ omume gị site n’imere ndị ogbenye ebere.+ Ikekwe, a ga-eme ka ihe gaziere gị ruo ogologo oge.’”+
2 Ka o jiri ezi omume kpechite ọnụ ndị gị,+Ka o jirikwa ikpe ziri ezi kpechite ọnụ ndị gị nọ n’ahụhụ.+
27 Ya mere, eze, ka ndụmọdụ m dị mma n’anya gị,+ wepụ mmehie gị site n’ime ezi omume,+ wepụkwa ajọ omume gị site n’imere ndị ogbenye ebere.+ Ikekwe, a ga-eme ka ihe gaziere gị ruo ogologo oge.’”+