2 Ndị Eze 15:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ O mere dị ka ihe niile si dị nke Ọzaya nna ya mere.+ 2 Ihe E Mere 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova+ dị ka ihe niile Amazaya nna ya mere si dị.+