Diuterọnọmi 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+ Ekliziastis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
28 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+
13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.