2 Ihe E Mere 32:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Hezekaya na otú o si gosi na ya hụrụ Chineke n’anya+ n’akwụkwọ e dere ọhụụ Aịzaya onye amụma,+ bụ́ nwa Emọz, nakwa n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze Juda na Izrel.+
32 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Hezekaya na otú o si gosi na ya hụrụ Chineke n’anya+ n’akwụkwọ e dere ọhụụ Aịzaya onye amụma,+ bụ́ nwa Emọz, nakwa n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze Juda na Izrel.+