2 Ndị Eze 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’afọ nke iri na ise nke ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash bụ́ eze Izrel ghọrọ eze na Sameria wee chịa afọ iri anọ na otu. Emọs 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Amazaya onye nchụàjà Betel+ wee zigara Jeroboam+ eze Izrel ozi, sị: “Emọs anọrọla n’ụlọ Izrel gbaara gị izu.+ Ala a agaghị edili okwu niile o kwuru.+
23 N’afọ nke iri na ise nke ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash bụ́ eze Izrel ghọrọ eze na Sameria wee chịa afọ iri anọ na otu.
10 Amazaya onye nchụàjà Betel+ wee zigara Jeroboam+ eze Izrel ozi, sị: “Emọs anọrọla n’ụlọ Izrel gbaara gị izu.+ Ala a agaghị edili okwu niile o kwuru.+