Hosia 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Jehova+ wee ruo Hosia+ nwa Beiraị ntị n’ụbọchị+ Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda, nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash,+ bụ́ eze Izrel. Emọs 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Emọs, onye so ná ndị Tekoa+ na-akpa atụrụ, bụ́ nke a gwara ya n’ọhụụ ọ hụrụ banyere Izrel+ n’ụbọchị Ọzaya+ eze Juda nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash+ eze Izrel, afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+
1 Okwu Jehova+ wee ruo Hosia+ nwa Beiraị ntị n’ụbọchị+ Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda, nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash,+ bụ́ eze Izrel.
1 Okwu Emọs, onye so ná ndị Tekoa+ na-akpa atụrụ, bụ́ nke a gwara ya n’ọhụụ ọ hụrụ banyere Izrel+ n’ụbọchị Ọzaya+ eze Juda nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash+ eze Izrel, afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+