Zekaraya 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ga-agbaga na ndagwurugwu nke ugwu m;+ n’ihi na ndagwurugwu nke ugwu ahụ ga-eru n’Ezel. Unu ga-agba ọsọ, dị ka unu gbara n’ihi ala ọma jijiji ahụ mere n’ụbọchị Ọzaya eze Juda.+ Jehova bụ́ Chineke m ga-abịa,+ ya na ndị nsọ niile.+
5 Unu ga-agbaga na ndagwurugwu nke ugwu m;+ n’ihi na ndagwurugwu nke ugwu ahụ ga-eru n’Ezel. Unu ga-agba ọsọ, dị ka unu gbara n’ihi ala ọma jijiji ahụ mere n’ụbọchị Ọzaya eze Juda.+ Jehova bụ́ Chineke m ga-abịa,+ ya na ndị nsọ niile.+