Diuterọnọmi 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+ Abụ Ọma 149:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Iji mezuo mkpebi ikpe e dere ede n’isi ha.+Ịma mma dị otú ahụ bụ nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+Toonụ Jaa!+ Joel 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bịanụ nyere ibe unu aka, unu mba niile ndị bi gburugburu,+ zukọtanụ.’”+ Jehova, biko, mee ka ndị gị bụ́ ndị dị ike gbadata n’ebe ahụ.+
2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+
9 Iji mezuo mkpebi ikpe e dere ede n’isi ha.+Ịma mma dị otú ahụ bụ nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+Toonụ Jaa!+
11 Bịanụ nyere ibe unu aka, unu mba niile ndị bi gburugburu,+ zukọtanụ.’”+ Jehova, biko, mee ka ndị gị bụ́ ndị dị ike gbadata n’ebe ahụ.+