Abụ Ọma 96:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Abụ Ọma 98:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihu Jehova, n’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Jud 14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+
13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+
9 N’ihu Jehova, n’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+
14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+