2 Ihe E Mere 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee wughachi Betlehem+ na Itam+ na Tekoa,+ Nehemaya 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị Tekoa+ rụzikwara mgbidi n’akụkụ ha; ma ndị ukwu+ ha ewedaghị onwe ha ala ịrụ ọrụ ndị nna ha ukwu. Emọs 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Emọs, onye so ná ndị Tekoa+ na-akpa atụrụ, bụ́ nke a gwara ya n’ọhụụ ọ hụrụ banyere Izrel+ n’ụbọchị Ọzaya+ eze Juda nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash+ eze Izrel, afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+
5 Ndị Tekoa+ rụzikwara mgbidi n’akụkụ ha; ma ndị ukwu+ ha ewedaghị onwe ha ala ịrụ ọrụ ndị nna ha ukwu.
1 Okwu Emọs, onye so ná ndị Tekoa+ na-akpa atụrụ, bụ́ nke a gwara ya n’ọhụụ ọ hụrụ banyere Izrel+ n’ụbọchị Ọzaya+ eze Juda nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash+ eze Izrel, afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+