Nehemaya 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị na-eso ha bụ ndị Tekoa.+ Ha rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀, malite n’ihu nnukwu ụlọ elu ahụ nke sepụtara isi ruo na mgbidi Ofel. Emọs 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Emọs, onye so ná ndị Tekoa+ na-akpa atụrụ, bụ́ nke a gwara ya n’ọhụụ ọ hụrụ banyere Izrel+ n’ụbọchị Ọzaya+ eze Juda nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash+ eze Izrel, afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+
27 Ndị na-eso ha bụ ndị Tekoa.+ Ha rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀, malite n’ihu nnukwu ụlọ elu ahụ nke sepụtara isi ruo na mgbidi Ofel.
1 Okwu Emọs, onye so ná ndị Tekoa+ na-akpa atụrụ, bụ́ nke a gwara ya n’ọhụụ ọ hụrụ banyere Izrel+ n’ụbọchị Ọzaya+ eze Juda nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash+ eze Izrel, afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+