Ndị Ikpe 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ‘Bụọnụ Mirọz ọnụ,’+ ka mmụọ ozi Jehova kwuru,+‘Na-abụnụ ndị bi na ya ọnụ mgbe niile,N’ihi na ha abịaghị nyere Jehova aka,Ha esoghị ndị dike nyere Jehova aka.’ Luk 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye na-anọghị n’akụkụ m na-emegide m, onye na-esoghịkwa m na-ekpokọta na-ekposa ekposa.+ 1 Timoti 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Na-enye ndị bara ọgaranya+ n’usoro ihe dị ugbu a iwu ka ha ghara inwe anya dị elu,+ ka ha nweekwa olileanya, ọ bụghị n’akụnụba ndị a na-ejighị n’aka,+ kama n’ebe Chineke nọ bụ́ onye na-enye anyị ihe niile n’ụba ka anyị wee nwee ọṅụ;+
23 ‘Bụọnụ Mirọz ọnụ,’+ ka mmụọ ozi Jehova kwuru,+‘Na-abụnụ ndị bi na ya ọnụ mgbe niile,N’ihi na ha abịaghị nyere Jehova aka,Ha esoghị ndị dike nyere Jehova aka.’
17 Na-enye ndị bara ọgaranya+ n’usoro ihe dị ugbu a iwu ka ha ghara inwe anya dị elu,+ ka ha nweekwa olileanya, ọ bụghị n’akụnụba ndị a na-ejighị n’aka,+ kama n’ebe Chineke nọ bụ́ onye na-enye anyị ihe niile n’ụba ka anyị wee nwee ọṅụ;+