Ilu 28:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọgaranya maara ihe n’anya onwe ya,+ ma onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya nke nwere nghọta na-achọpụta ihe bụ́ eziokwu banyere ya.+
11 Ọgaranya maara ihe n’anya onwe ya,+ ma onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya nke nwere nghọta na-achọpụta ihe bụ́ eziokwu banyere ya.+